Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+ Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+ Aịzaya 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meenụ atụmatụ, a ga-akụghasị ya!+ Kwuonụ ihe ọ bụla, ọ gaghịkwa enwe isi, n’ihi na Chineke nọnyeere anyị!+ Matiu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+
10 Meenụ atụmatụ, a ga-akụghasị ya!+ Kwuonụ ihe ọ bụla, ọ gaghịkwa enwe isi, n’ihi na Chineke nọnyeere anyị!+
27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+