Ọpụpụ 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa ọ sịrị: “Weghachi aka gị n’obi uwe gị.” O wee weghachi aka ya n’obi uwe ya. Mgbe o wepụtara ya n’obi uwe ya, lee, e mere ka ọ dịghachi mma dị ka ahụ́ ya dum!+ Ọnụ Ọgụgụ 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee malite itiku Jehova, sị: “Biko, Chineke! Biko, gwọọ ya!”+
7 E mesịa ọ sịrị: “Weghachi aka gị n’obi uwe gị.” O wee weghachi aka ya n’obi uwe ya. Mgbe o wepụtara ya n’obi uwe ya, lee, e mere ka ọ dịghachi mma dị ka ahụ́ ya dum!+