2 Ndị Eze 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị: “Hapụnụ ya ka o zuo ike.+ Onye akpala ọkpụkpụ ya aka.” N’ihi ya, ha hapụrụ ọkpụkpụ ya na ọkpụkpụ onye amụma+ ahụ nke si Sameria bịa. Ndị Hibru 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+
18 O wee sị: “Hapụnụ ya ka o zuo ike.+ Onye akpala ọkpụkpụ ya aka.” N’ihi ya, ha hapụrụ ọkpụkpụ ya na ọkpụkpụ onye amụma+ ahụ nke si Sameria bịa.
22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+