Job 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha,+Onye na-emekwa ka atụmatụ ndị aghụghọ ghọọ ihe mgbagwoju anya;+ Abụ Ọma 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova akpaghasịwo atụmatụ nke mba dị iche iche;+O mebiwo ihe ndị dị iche iche chepụtara.+
13 Onye na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha,+Onye na-emekwa ka atụmatụ ndị aghụghọ ghọọ ihe mgbagwoju anya;+ Abụ Ọma 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova akpaghasịwo atụmatụ nke mba dị iche iche;+O mebiwo ihe ndị dị iche iche chepụtara.+