1 Ndị Eze 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo na ozugbo ọ ghọrọ eze, o gburu ndị ezinụlọ Jeroboam niile. O kweghị ka onye ọ bụla nke na-eku ume fọdụrụ Jeroboam, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi, dị ka Jehova kwuru site n’ọnụ ohu ya bụ́ Ahaịja onye Shaịlo,+
29 O wee ruo na ozugbo ọ ghọrọ eze, o gburu ndị ezinụlọ Jeroboam niile. O kweghị ka onye ọ bụla nke na-eku ume fọdụrụ Jeroboam, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi, dị ka Jehova kwuru site n’ọnụ ohu ya bụ́ Ahaịja onye Shaịlo,+