1 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ 2 Ihe E Mere 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze Sọlọmọn wee jiri ọlaedo+ a gwara agwa rụọ narị nnukwu ọta abụọ (o ji narị shekel ọlaedo isii a gwara agwa machie nnukwu ọta nke ọ bụla),+
17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+
15 Eze Sọlọmọn wee jiri ọlaedo+ a gwara agwa rụọ narị nnukwu ọta abụọ (o ji narị shekel ọlaedo isii a gwara agwa machie nnukwu ọta nke ọ bụla),+