1 Ndị Eze 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nwunye Jeroboam wee bilie lawa, lọrute Teza.+ Mgbe o rutere n’ọnụ ụzọ ụlọ ha, nwa okoro ahụ nwụrụ. Abụ Solomọn 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Enyi m nwaanyị,+ ị mara mma dị ka Obodo Ọma,+ ị mara mma dị ka Jeruselem,+ ị dị ebube dị ka ndị agha+ gbara ọkọlọtọ gburugburu.+
17 Nwunye Jeroboam wee bilie lawa, lọrute Teza.+ Mgbe o rutere n’ọnụ ụzọ ụlọ ha, nwa okoro ahụ nwụrụ.
4 “Enyi m nwaanyị,+ ị mara mma dị ka Obodo Ọma,+ ị mara mma dị ka Jeruselem,+ ị dị ebube dị ka ndị agha+ gbara ọkọlọtọ gburugburu.+