1 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda? 2 Ihe E Mere 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, lee, ihe metụtara Esa, ndị mbụ na ndị ikpeazụ, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Juda na Izrel.
29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda?