1 Ndị Eze 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ihe ndị ọzọ niile metụtara Esa na ike niile ọ kpara na ihe niile o mere na obodo ndị o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? Ọ bụ naanị na mgbe ọ na-eme agadi,+ ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ.+
23 Ma ihe ndị ọzọ niile metụtara Esa na ike niile ọ kpara na ihe niile o mere na obodo ndị o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? Ọ bụ naanị na mgbe ọ na-eme agadi,+ ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ.+