2 Ihe E Mere 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’afọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị Esa, ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ ruo mgbe ọ rịasiwere ọrịa ike;+ ọbụna mgbe ọ nọ n’ọrịa, ọ chọghị Jehova,+ kama ọ chọrọ ndị na-agwọ ọrịa.+ Ekliziastis 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Cheta Onye Okike Ukwu+ gị n’oge ị bụ okorobịa,+ tupu oge ọdachi erute,+ ma ọ bụ tupu afọ ndị ahụ erute, mgbe ị ga-asị: “Ha adịghị atọ m ụtọ”;+
12 N’afọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị Esa, ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ ruo mgbe ọ rịasiwere ọrịa ike;+ ọbụna mgbe ọ nọ n’ọrịa, ọ chọghị Jehova,+ kama ọ chọrọ ndị na-agwọ ọrịa.+
12 Cheta Onye Okike Ukwu+ gị n’oge ị bụ okorobịa,+ tupu oge ọdachi erute,+ ma ọ bụ tupu afọ ndị ahụ erute, mgbe ị ga-asị: “Ha adịghị atọ m ụtọ”;+