Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Jenesis 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke wee kee mmadụ n’onyinyo ya, ọ bụ n’onyinyo Chineke ka o kere ya;+ nwoke na nwaanyị ka o kere ha.+
27 Chineke wee kee mmadụ n’onyinyo ya, ọ bụ n’onyinyo Chineke ka o kere ya;+ nwoke na nwaanyị ka o kere ha.+