Abụ Ọma 71:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Chineke, ị nọwo na-ezi m ihe malite n’oge m bụ nwata,+Ruo ugbu a, anọ m na-akọ banyere ọrụ gị dị ebube.+ Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+ Abụ Ọma 148:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ụmụ+ okorobịa na ụmụ agbọghọ,+Unu ndị agadi+ nakwa ụmụ okoro.+ Luk 2:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-achọgharị m? Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga-anọ n’ụlọ Nna m?”+ 2 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ebe ị makwaara na ọ bụ malite n’oge ị bụ nwa ọhụrụ+ ka ị maara ihe odide ndị ahụ dị nsọ, bụ́ ndị nwere ike ime ka ị mara ihe iji nweta nzọpụta+ site n’okwukwe i nwere n’ime Kraịst Jizọs.+
17 Chineke, ị nọwo na-ezi m ihe malite n’oge m bụ nwata,+Ruo ugbu a, anọ m na-akọ banyere ọrụ gị dị ebube.+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+
15 ebe ị makwaara na ọ bụ malite n’oge ị bụ nwa ọhụrụ+ ka ị maara ihe odide ndị ahụ dị nsọ, bụ́ ndị nwere ike ime ka ị mara ihe iji nweta nzọpụta+ site n’okwukwe i nwere n’ime Kraịst Jizọs.+