Abụ Ọma 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ahụrụ m ụlọ gị nke bụ́ ebe obibi gị n’anya+Nakwa ebe ebube gị bi.+ Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+ Ilu 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwatakịrị na-esi n’omume ya eme ka a mata onye ọ bụ, ma ihe ọ na-eme ọ̀ dị ọcha, ziekwa ezi.+ Jọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee sị ndị ahụ na-ere nduru: “Wepụsịanụ ihe ndị a n’ebe a! Kwụsịnụ ime ka ụlọ+ Nna m bụrụ ụlọ ahịa!”+
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
16 O wee sị ndị ahụ na-ere nduru: “Wepụsịanụ ihe ndị a n’ebe a! Kwụsịnụ ime ka ụlọ+ Nna m bụrụ ụlọ ahịa!”+