Abụ Ọma 93:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+ Luk 2:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-achọgharị m? Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga-anọ n’ụlọ Nna m?”+
5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+