Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 119:111 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 111 Ewerewo m ihe ncheta gị ka ọ bụrụ ihe onwunwe m ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na ọ bụ ihe na-enye obi m aṅụrị.+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
111 Ewerewo m ihe ncheta gị ka ọ bụrụ ihe onwunwe m ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na ọ bụ ihe na-enye obi m aṅụrị.+