Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Jeremaya 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+
8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+