Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Ezikiel 43:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nke a bụ iwu banyere Ụlọ a. Elu ugwu ahụ dum nke dị gburugburu ụlọ ahụ bụ ebe kasị nsọ.+ Lee! Nke a bụ iwu banyere Ụlọ a. Mak 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+ 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
12 Nke a bụ iwu banyere Ụlọ a. Elu ugwu ahụ dum nke dị gburugburu ụlọ ahụ bụ ebe kasị nsọ.+ Lee! Nke a bụ iwu banyere Ụlọ a.
15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+