Abụ Ọma 93:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+ Ezikiel 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ọhụụ Chineke, ọ kpọtara m n’ala Izrel wee kpọsa m n’elu otu ugwu dị nnọọ elu,+ bụ́ ebe e nwere ihe yiri obodo n’ebe ndịda ya.+ Ezikiel 42:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu,+ nke ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise, obosara ya dịkwa narị okporo ahịhịa amị ise,+ iji kpaa ókè n’etiti ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ.+
5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+
2 N’ọhụụ Chineke, ọ kpọtara m n’ala Izrel wee kpọsa m n’elu otu ugwu dị nnọọ elu,+ bụ́ ebe e nwere ihe yiri obodo n’ebe ndịda ya.+
20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu,+ nke ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise, obosara ya dịkwa narị okporo ahịhịa amị ise,+ iji kpaa ókè n’etiti ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ.+