Ezikiel 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 A ga-esi na ya nweta ebe nsọ nke akụkụ ọ bụla n’ime akụkụ ya anọ ga-adị narị kubit ise.+ Akụkụ ya nke ọ bụla ga-enwe ala ịta ahịhịa nke dị kubit iri ise.+
2 A ga-esi na ya nweta ebe nsọ nke akụkụ ọ bụla n’ime akụkụ ya anọ ga-adị narị kubit ise.+ Akụkụ ya nke ọ bụla ga-enwe ala ịta ahịhịa nke dị kubit iri ise.+