Joshụa 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ha wee gwa ha okwu na Shaịlo+ n’ala Kenan, sị: “Jehova nyere iwu site n’ọnụ Mozis ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, tinyere ala ebe anụ ụlọ anyị ga na-ata ahịhịa.”+
2 ha wee gwa ha okwu na Shaịlo+ n’ala Kenan, sị: “Jehova nyere iwu site n’ọnụ Mozis ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, tinyere ala ebe anụ ụlọ anyị ga na-ata ahịhịa.”+