Ezikiel 42:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu,+ nke ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise, obosara ya dịkwa narị okporo ahịhịa amị ise,+ iji kpaa ókè n’etiti ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ.+
20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu,+ nke ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise, obosara ya dịkwa narị okporo ahịhịa amị ise,+ iji kpaa ókè n’etiti ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ.+