2 Samuel 3:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Taa, adịghị m ike, ọ bụ ezie na e tere m mmanụ+ ịbụ eze, obi ọjọọ ndị ikom a, bụ́ ụmụ Zeruya,+ karịrị m.+ Ka Jehova kwụọ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ dị ka ihe ọjọọ ya si dị.”+
39 Taa, adịghị m ike, ọ bụ ezie na e tere m mmanụ+ ịbụ eze, obi ọjọọ ndị ikom a, bụ́ ụmụ Zeruya,+ karịrị m.+ Ka Jehova kwụọ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ dị ka ihe ọjọọ ya si dị.”+