2 Samuel 3:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Taa, adịghị m ike, ọ bụ eziokwu na e tere m mmanụ ịbụ eze.+ Amaghịkwa m ihe m ga-eme ụmụ Zeruya,+ bụ́ ụmụ nwoke obi fere azụ.+ Ka Jehova kwụọ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ ihe ọjọọ ọ na-eme.”+
39 Taa, adịghị m ike, ọ bụ eziokwu na e tere m mmanụ ịbụ eze.+ Amaghịkwa m ihe m ga-eme ụmụ Zeruya,+ bụ́ ụmụ nwoke obi fere azụ.+ Ka Jehova kwụọ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ ihe ọjọọ ọ na-eme.”+