2 Ndị Eze 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ikpeazụ, ọ gara dinara n’elu nwata ahụ+ ma tụkwasị ọnụ ya n’ọnụ nwata ahụ nakwa anya ya n’anya ya, tụkwasịkwa ọbụ aka ya n’ọbụ aka nwata ahụ ma makpuru n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ wee kporo ọkụ. Ọrụ Ndịozi 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Pọl gbadara n’ala, dakwasị ya,+ makụọ ya wee sị: “Kwụsịnụ ime mkpọtụ, n’ihi na ọ dịla ndụ.”*+
34 N’ikpeazụ, ọ gara dinara n’elu nwata ahụ+ ma tụkwasị ọnụ ya n’ọnụ nwata ahụ nakwa anya ya n’anya ya, tụkwasịkwa ọbụ aka ya n’ọbụ aka nwata ahụ ma makpuru n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ wee kporo ọkụ.