21 O wee gbatịa onwe ya n’elu nwa ahụ+ ugboro atọ ma kpọkuo Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m, biko, mee ka mkpụrụ obi+ nwatakịrị a bịaghachi n’ime ya.”
34 N’ikpeazụ, ọ gara dinara n’elu nwata ahụ+ ma tụkwasị ọnụ ya n’ọnụ nwata ahụ nakwa anya ya n’anya ya, tụkwasịkwa ọbụ aka ya n’ọbụ aka nwata ahụ ma makpuru n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ wee kporo ọkụ.