Jenesis 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+ Jeremaya 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ike agwụwo nwaanyị mụrụ ụmụ asaa; ọ na-esiri mkpụrụ obi ya ike ikute ume.+ Anyanwụ ya adawo n’ehihie;+ ihere emewo ya, e mechuwokwa ya ihu.’ ‘M ga-enyefe ndị fọdụrụ n’ime ha n’aka mma agha n’ihu ndị iro ha,’+ ka Jehova kwuru.”
18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+
9 Ike agwụwo nwaanyị mụrụ ụmụ asaa; ọ na-esiri mkpụrụ obi ya ike ikute ume.+ Anyanwụ ya adawo n’ehihie;+ ihere emewo ya, e mechuwokwa ya ihu.’ ‘M ga-enyefe ndị fọdụrụ n’ime ha n’aka mma agha n’ihu ndị iro ha,’+ ka Jehova kwuru.”