Emọs 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ. Maịka 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘N’ihi ya, chi ga-ejiri unu,+ ka ọhụụ wee ghara ịdị;+ ọchịchịrị ga-agbachiri unu, ka unu wee ghara ịdị na-agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma, chi ga-ejibido ha.+
9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ.
6 ‘N’ihi ya, chi ga-ejiri unu,+ ka ọhụụ wee ghara ịdị;+ ọchịchịrị ga-agbachiri unu, ka unu wee ghara ịdị na-agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma, chi ga-ejibido ha.+