Abụ Ọma 74:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru. Ezikiel 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ya mere, unu ndị inyom agaghị anọgide+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ unu agakwaghị+ agba afa ọzọ;+ m ga-anapụtakwa ndị m n’aka unu,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru.
23 ya mere, unu ndị inyom agaghị anọgide+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ unu agakwaghị+ agba afa ọzọ;+ m ga-anapụtakwa ndị m n’aka unu,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+