14 “N’ihi na mba ndị a ị na-anapụ ala ha na-ege ndị na-eme anwansi+ na ndị na-agba afa+ ntị; ma gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke gị enyeghị gị ihe ọ bụla yiri nke a.+
25 M na-emebi ihe ịrịba ama nke ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru, abụkwa m Onye na-eme ka ndị na-agba afa na-eme ara ara;+ Onye na-achụghachi ndị maara ihe azụ, Onye na-emekwa ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu;+