Ezikiel 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-eche ihu ime onye ahụ ihe,+ meekwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama+ na ihe e ji atụ ilu.+ M ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị m;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’+
8 M ga-eche ihu ime onye ahụ ihe,+ meekwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama+ na ihe e ji atụ ilu.+ M ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị m;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’+