Levitikọs 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke riri ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-eche ihu m megide mkpụrụ obi ahụ+ riri ọbara, m ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya. Jeremaya 44:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+ Ezikiel 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+
10 “‘Ma onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke riri ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-eche ihu m megide mkpụrụ obi ahụ+ riri ọbara, m ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya.
11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+
7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+