Levitikọs 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m ga-eche ihu m megide onye ahụ, m ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o nyewo Molek ụfọdụ n’ime ụmụ ya iji merụọ ebe nsọ m+ nakwa iji merụọ aha nsọ m.+ Abụ Ọma 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ,+Iji mee ka a ghara ịkpọtụ ha aha n’ụwa.+ Jeremaya 44:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
3 Mụ onwe m ga-eche ihu m megide onye ahụ, m ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o nyewo Molek ụfọdụ n’ime ụmụ ya iji merụọ ebe nsọ m+ nakwa iji merụọ aha nsọ m.+
11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+