Levitikọs 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M ga-ajụ onye ahụ. M ga-egbukwa ya* maka na o nyere Molek nwa ya ma merụọ ebe nsọ m,+ mebiekwa aha nsọ m.
3 M ga-ajụ onye ahụ. M ga-egbukwa ya* maka na o nyere Molek nwa ya ma merụọ ebe nsọ m,+ mebiekwa aha nsọ m.