Levitikọs 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m ga-eche ihu m megide onye ahụ, m ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o nyewo Molek ụfọdụ n’ime ụmụ ya iji merụọ ebe nsọ m+ nakwa iji merụọ aha nsọ m.+
3 Mụ onwe m ga-eche ihu m megide onye ahụ, m ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o nyewo Molek ụfọdụ n’ime ụmụ ya iji merụọ ebe nsọ m+ nakwa iji merụọ aha nsọ m.+