Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+

      Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,

      Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova.

  • Ọnụ Ọgụgụ 19:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 “‘Ma onye na-adịghị ọcha, nke na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, a ga-ebipụ+ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ọgbakọ unu, n’ihi na ọ bụ ebe nsọ Jehova ka o merụrụ. E fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha. Ọ dịghị ọcha.

  • Diuterọnọmi 23:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-ejegharị n’ebe ị mara ụlọikwuu ịnapụta gị+ na inyefe ndị iro gị n’aka gị;+ ebe ị mara ụlọikwuu ga-adịkwa nsọ,+ ka o wee ghara ịhụ ihe ọ bụla na-ekwesịghị ekwesị n’ahụ́ gị wee kwụsị iso gị.+

  • Ezikiel 5:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ezie, ebe ọ bụ ebe nsọ m ka i ji ihe arụ gị niile+ na ihe gị niile jọgburu onwe ha merụọ,+ ọ bụkwa mụ onwe m ga-egbukpọ ndị bi n’ime gị,+ anya m agaghị eme ebere,+ mụ onwe m agaghịkwa enwe ọmịiko.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya