Ezikiel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na a gakwaghị ahụ ọhụụ na-abaghị uru,+ a gakwaghị enwe ndị na-agba afa, bụ́ ndị nwere ire ụtọ, n’etiti ụlọ Izrel.+ Maịka 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘N’ihi ya, chi ga-ejiri unu,+ ka ọhụụ wee ghara ịdị;+ ọchịchịrị ga-agbachiri unu, ka unu wee ghara ịdị na-agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma, chi ga-ejibido ha.+
24 N’ihi na a gakwaghị ahụ ọhụụ na-abaghị uru,+ a gakwaghị enwe ndị na-agba afa, bụ́ ndị nwere ire ụtọ, n’etiti ụlọ Izrel.+
6 ‘N’ihi ya, chi ga-ejiri unu,+ ka ọhụụ wee ghara ịdị;+ ọchịchịrị ga-agbachiri unu, ka unu wee ghara ịdị na-agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma, chi ga-ejibido ha.+