Aịzaya 59:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyị na-asọgharị ìsì ná mgbidi dị ka ndị ìsì, anyị na-asọgharịkwa ìsì dị ka ndị na-enweghị anya.+ Anyị akpọwo ụkwụ n’ihe n’etiti ehihie dị ka à ga-asị na ọ bụ mgbe chi jiri. N’etiti ndị gbasiri ike, anyị dị ka ndị nwụrụ anwụ.+ Emọs 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ.
10 Anyị na-asọgharị ìsì ná mgbidi dị ka ndị ìsì, anyị na-asọgharịkwa ìsì dị ka ndị na-enweghị anya.+ Anyị akpọwo ụkwụ n’ihe n’etiti ehihie dị ka à ga-asị na ọ bụ mgbe chi jiri. N’etiti ndị gbasiri ike, anyị dị ka ndị nwụrụ anwụ.+
9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ.