Aịzaya 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chọpụtanụ ihe e kwuru n’iwu nakwa n’ihe akaebe!+ N’ezie, ha ga na-ekwu okwu yiri nke a+ nke na-agaghị enwe ìhè chi ọbụbọ.+ Jeremaya 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nyenụ Jehova bụ́ Chineke unu otuto,+ tupu ya emee ka ọchịchịrị gbaa,+ tupu unu akpọbie ụkwụ n’ugwu mgbe chi jiri.+ Unu ga na-ele anya ìhè,+ ma ọ ga-eme ka oké ọchịchịrị gbaa;+ ọ ga-emekwa ka oké itiri gbachie.+
20 Chọpụtanụ ihe e kwuru n’iwu nakwa n’ihe akaebe!+ N’ezie, ha ga na-ekwu okwu yiri nke a+ nke na-agaghị enwe ìhè chi ọbụbọ.+
16 Nyenụ Jehova bụ́ Chineke unu otuto,+ tupu ya emee ka ọchịchịrị gbaa,+ tupu unu akpọbie ụkwụ n’ugwu mgbe chi jiri.+ Unu ga na-ele anya ìhè,+ ma ọ ga-eme ka oké ọchịchịrị gbaa;+ ọ ga-emekwa ka oké itiri gbachie.+