9 Ọ bụ ya mere ikpe ziri ezi ji dị anya n’ebe anyị nọ, ezi omume adịghịkwa erute n’ebe anyị nọ. Anyị na-ele anya ìhè, ma, lee, ọchịchịrị ka anyị na-ahụ; anyị na-ele anya ka ebe niile nwuo gbaa, ma, ọ bụ n’ọchịchịrị na-adịghị akwụsị akwụsị ka anyị nọ na-ejegharị.+