Aịzaya 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya. Aịzaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ. Emọs 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ.
30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya.
22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.
9 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na m ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,+ m ga-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu igwe gbachapụrụ agbachapụ.