1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+
5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+