Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Aịzaya 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+