2 Samuel 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otu puku ndị ikom bụ́ ndị si n’ebo Benjamin so ya. (Zaịba+ onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl na ụmụ ya ndị ikom iri na ise,+ na mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi sokwa ya, ha wee bịarute Jọdan n’ihu eze n’enweghị nsogbu.
17 Otu puku ndị ikom bụ́ ndị si n’ebo Benjamin so ya. (Zaịba+ onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl na ụmụ ya ndị ikom iri na ise,+ na mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi sokwa ya, ha wee bịarute Jọdan n’ihu eze n’enweghị nsogbu.