Jona 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha yiri ákwà iru uju, ma mmadụ ma anụ ụlọ; ka ha kpọkusie Chineke ike, ka onye ọ bụla hapụkwa+ ụzọ ọjọọ ya na ihe ike ọ na-eme.
8 Ka ha yiri ákwà iru uju, ma mmadụ ma anụ ụlọ; ka ha kpọkusie Chineke ike, ka onye ọ bụla hapụkwa+ ụzọ ọjọọ ya na ihe ike ọ na-eme.