Ọnụ Ọgụgụ 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Kpọkọtara m ndị ikom iri asaa n’ime ndị okenye Izrel,+ bụ́ ndị ị maara na ha bụ ndị okenye ụmụ Izrel na ndị isi ha,+ kpọga ha n’ụlọikwuu nzute, gị na ha ga-eguzo n’ebe ahụ. Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Kpọkọtara m ndị ikom iri asaa n’ime ndị okenye Izrel,+ bụ́ ndị ị maara na ha bụ ndị okenye ụmụ Izrel na ndị isi ha,+ kpọga ha n’ụlọikwuu nzute, gị na ha ga-eguzo n’ebe ahụ.
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.