1 Ndị Eze 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ya mere na mgbe Jezibel+ bipụrụ ndị amụma Jehova,+ Obedaya kpọọrọ otu narị ndị amụma wee zoo ha mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba, o wee na-enye ha ihe oriri na mmiri.)+
4 Ọ bụ ya mere na mgbe Jezibel+ bipụrụ ndị amụma Jehova,+ Obedaya kpọọrọ otu narị ndị amụma wee zoo ha mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba, o wee na-enye ha ihe oriri na mmiri.)+