2 Ihe E Mere 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ozi ahụ nke gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Lee! Okwu ndị amụma na-agwa eze dịcha mma; biko, ka okwu gị dịrị ka nke otu n’ime ha,+ kwuo ihe dị mma.”+
12 Onye ozi ahụ nke gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Lee! Okwu ndị amụma na-agwa eze dịcha mma; biko, ka okwu gị dịrị ka nke otu n’ime ha,+ kwuo ihe dị mma.”+