1 Ihe E Mere 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sị, ‘Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.’+ Abụ Ọma 105:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Sị: “Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,+Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.”+