2 Ihe E Mere 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ga-asịkwa, ‘Nke a bụ ihe eze kwuru: “Tụbanụ onye a n’ụlọ mkpọrọ,+ na-enyekwanụ ya obere ihe oriri+ na obere mmiri ruo mgbe m lọtara n’udo.”’”+
26 Unu ga-asịkwa, ‘Nke a bụ ihe eze kwuru: “Tụbanụ onye a n’ụlọ mkpọrọ,+ na-enyekwanụ ya obere ihe oriri+ na obere mmiri ruo mgbe m lọtara n’udo.”’”+