Ọnụ Ọgụgụ 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na ọ bụ otú mmadụ niile si anwụ ka ndị a ga-esi nwụọ, ọ bụrụkwa na ọ bụ ụdị ntaramahụhụ mmadụ niile na-ata ka a ga-enye ha,+ maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+
29 Ọ bụrụ na ọ bụ otú mmadụ niile si anwụ ka ndị a ga-esi nwụọ, ọ bụrụkwa na ọ bụ ụdị ntaramahụhụ mmadụ niile na-ata ka a ga-enye ha,+ maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+